John 12:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha siiri Jisọs nri, ọ bụkwa Mata jere ozi isi nri ahụ. Lazarọs bụ otu onye nꞌime ndị sooro nọdụ na nri ahụ.
Igbo 2006
Ya mere ha siri Ya nri-anyasi n'ebe ahu: Mata nēje kwa ozi; ma Lazarọs bu otù onye n'etiti ndi Ya na ha nọduru na nri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ, ha siiri Jisọs nri, ọ bụkwa Mata na-eje ozi isi nri ahụ, Lazarọs bụ otu onye nʼime ndị sooro ya nọdụ na nri ahụ.