John 12:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha bịakwutere Filip nwoke si nꞌobodo nta a na-akpọ Betsaida gwa ya sị, “Biko, anyị chọrọ ịhụ Jisọs.”
Igbo 2006
ya mere madu ndia biakutere Filip, nke bu onye Betsaida nke Galili, ha we kpere ya, si, Onye-nwe-ayi, ayi nāchọ ihu Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha bịakwutere Filip onye si Betsaida dị na Galili, gwa ya sị, “Nna anyị ukwu, anyị chọrọ ịhụ Jisọs.”