John 12:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nna m biko wetara aha gị ugwu na otuto.” Olu siri nꞌeluigwe kwuo okwu sị, “Enyela m aha m otuto. Aga m enyekwasịkwa aha m otuto ọzọ.”
Igbo 2006
Nna, nye aha-Gi otuto. Ya mere otù olu sitere n'elu-igwe da, si, Enyerem ya otuto, M'gēnye kwa Ya otuto ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nna, nye aha gị otuto.” Mgbe ahụ, otu olu siri nʼeluigwe bịa, “Enyela m ya otuto, m ga-enyekwa ya otuto ọzọ.”