John 12:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ha sị, “Olu a abịaghị nꞌihi m. Olu a bịara nꞌihi unu.
Igbo 2006
Jisus zara, si, Ọ bughi n'ihim ka olu a daworo, kama ọ bu n'ihi unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ma sị, “Olu a abịaghị nʼihi m kama ọ bịara nʼihi unu.