John 12:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs kwuru nke a igosi ụdị ọnwụ nke ọ ga-anwụ.
Igbo 2006
Ma nka ka O kwuru, nēgosi aha ọnwu Ọ gaje inwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwuru nke a iji gosi ụdị ọnwụ nke ọ gaje ịnwụ.