John 12:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a unu nwere ìhè a, nabataranụ ya onwe unu. Ọ bụrụ na unu emee nke a, unu ga-aghọ ụmụ nke ìhè.” Mgbe o kwusịrị nke a Jisọs hapụrụ ha pụọ zoo onwe ya.
Igbo 2006
Mb͕e unu nēnwe Ìhè ahu, kwerenu n'Ìhè ahu, ka unu we ghọ umu Ìhè. Ihe ndia ka Jisus kwuru, O we je zonari ha Onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kwerenụ nʼìhè ahụ ugbu a unu nwere ya ka unu ghọọ ụmụ nke ìhè.” Mgbe Jisọs kwusiri nke a ọ hapụrụ ha pụọ ga zoo onwe ya.