John 12:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ bụ ezie na ha hụrụ ọrụ ebube nile ọ rụrụ nꞌetiti ha, ha ekwereghị na ya.
Igbo 2006
Ma ọ bu ezie na O mereri ọtutu ihe-iriba-ama di otú a n'iru ha, ma ha ekweghi na Ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼagbanyeghị ọrụ ịrịbama niile ọ rụrụ nʼetiti ha, ha ekwereghị na ya.