John 12:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a bụ ihe Aịzaya onye amụma kwuru nꞌoge ya sị, “Onyenwe anyị, onye kweere akụkọ anyị? Onye gaanabata ọrụ ebube nile nke Chineke dị ka ihe ngosi?”
Igbo 2006
ka okwu Aisaia onye-amuma we mezu, nke o kwuru, si, Onye-nwe-ayi, ònye kwere ihe ayi nuworo? Ogwe-aka Onye-nwe-ayi kwa, n'àru onye ka ekpugheworo ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ imezu ihe Aịzaya onye amụma kwuru, “Onyenwe anyị, onye kweere ozi anyị ọ bụkwa nʼahụ onye ka e kpugheere ogwe aka Onyenwe anyị?”