John 12:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Judas Iskariọt, otu nꞌime ndị na-eso ụzọ Kraịst, onye ahụ ga-arara Jisọs nye nꞌaka ndị Juu, tamụrụ ntamụ sị,
Igbo 2006
Ma Judas Iskariot, otù onye nime ndi nēso uzọ-Ya, nke gaje irara Ya nye, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Judas Iskarịọt, otu nʼime ndị na-eso ụzọ ya, onye ahụ ga-arara ya nye, kwuru,