John 12:44 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs tiri mkpu sị, “Onye ọ bụla tụkwasịrị m obi, tụkwasịrị Chineke obi.
Igbo 2006
Jisus we tie nkpu, si, Onye kwere na Mu, ọ bughi na Mu ka o kwere, kama ọ bu n'Onye ziterem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs tiri mkpu sị, “Onye ọbụla kwere na m, ọ bụghị na m ka o kwere, kama ọ bụ na onye nke zitere m.