John 12:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na onye ọ bụla hụrụ m ahụla onye zitere m.
Igbo 2006
Onye nāhum nāhu kwa Onye ziterem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na onye ọbụla hụrụ m ahụla onye nke zitere m.
Recommended Reading