John 12:50 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Amakwara m na iwu ya naeweta ndụ ebighị ebi. Ya mere, ihe ọ bụla ọ gwara m ka m na-ekwu.”
Igbo 2006
Amata-kwa-ram na ihe O nyere n'iwu bu ndu ebighi-ebi: ya mere ihe Mu onwem nēkwu, dika Nnam gwaworom okwu, otú a ka M'nēkwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ama m na iwu ya bụ ndụ ebighị ebi, nʼihi ya, ihe ọbụla Nna gwara m ka m na-ekwu.”