John 12:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara sị, “Hapụnụ nwanyị a ka ọ rụọ ọrụ ọ na-arụ. Ọ na-akwado m nꞌihi olili a ga-eli m!
Igbo 2006
Ya mere Jisus siri, Rapu nwanyi a ka o we debe ya rue ubọchi olìlìm.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị, “Hapụ ya aka, ọ zụtara ya ka ọ na-akwado maka ụbọchị olili m.