John 12:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ ndị Juu nụrụ na Jisọs nọ nꞌebe ahụ. Ha bịara ịhụ ya. Ha bịakwara ịhụ Lazarọs, onye Jisọs mere ka o si nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Ya mere ọra madu n'etiti ndi-Ju mara na Ọ nọ n'ebe ahu: ha we bia, ọ bughi n'ihi nání Jisus, kama ka ha we le kwa Lazarọs, onye Ọ mereri ka o si na ndi nwuru anwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe igwe ndị Juu nụrụ na ọ nọ nʼebe ahụ, ha bịara, ọ bụghị naanị ka ha hụ ya, kama ka ha hụkwa Lazarọs onye o mere ka o si na ndị nwuru anwụ bilie.