John 13:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs maararị onye ahụ ga-arara ya nye. Ya mere o ji sị, “Ọ bụghị unu nile dị ọcha.”
Igbo 2006
N'ihi na Ọ matara onye gaje irara Ya nye; n'ihi nka ka Ọ siri, Ọ bughi unu nile di ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ maararị onye ahụ ga-arara ya nye. Ya mere o ji sị, “Ọ bụghị unu niile dị ọcha.”