John 13:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ sachasịrị ha ụkwụ, o yiiri uwe ya jụọ ha sị, “Unu ghọtara ihe m mere ugbu a?
Igbo 2006
Ya mere mb͕e Ọ sasiri ukwu-ha, chiri kwa-uwe Ya, nọdu kwa ala ọzọ, Ọ si ha, Ùnu mara ihe M'meworo unu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ sachasịrị ha ụkwụ, o yiiri uwe ya, nọdụkwa ala ọzọ, ọ sịrị ha, “Unu ghọtara ihe m meere unu?