John 13:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe ọ bụ na mụ onwe m, Nna unu ukwu na Onyenwe unu sachara unu ụkwụ, unu ji ụgwọ ịsachakwa ụkwụ ibe unu.
Igbo 2006
Ya mere, Ọ buru na Mu onwem, bú Onye-nwe-unu na Onye-ozizí-unu, sara ukwu-unu, unu onwe-unu nēji kwa ugwọ isarita ukwu ibe-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ọ bụ na mụ onwe m, bụ Nna unu ukwu na Onyenwe unu sachara unu ụkwụ, unu kwesikwara ịsachakwa ụkwụ ibe unu.