John 13:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, ohu adịghị ukwuu karịa nna ya ukwu. Onye e ziri ozi adịghị mkpa karịa onye ziri ya ozi.
Igbo 2006
N'ezie, n'ezie, asim unu, Orù adighi-aka onye-nwe-ya uku; onye-ozi adighi-aka kwa onye zitere ya uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, nʼezie, ohu adịghị adị ukwuu karịa nna ya ukwu, maọbụ onye e ziri ozi a karịa onye ziri ya ozi.