John 13:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m agwa unu ugbu a tupuu ihe ndị a eme, ka unu kwere na m mgbe ha ga-emezu.
Igbo 2006
Site n'ub͕u a anamagwa unu mb͕e ọ kērughi, ka unu we kwere na Mu onwem bu Ya mb͕e ọ bula ọ gēru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ana m agwa unu ugbu a tupu ihe ndị a emee, ka unu kwere na mụ bụ ya mgbe ọ ga-emezu.