John 13:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe a na-eri nri anyasị, ekwensu tinyere atụmatụ ọjọọ nꞌime obi Judas. Atụmatụ a bụ na a ga-arara Jisọs nye nꞌabalị ahụ.
Igbo 2006
Mb͕e ha nēri nri-anyasi, mb͕e ekwensu tinyesiri ub͕u a n'obi Judas Iskariot, nwa Saimon, ka ọ rara Ya nye,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe a na-eri nri anyasị, ekwensu etinyelarị ya nʼime obi Judas Iskarịọt, nwa Saimọn ka ọ rara ya nye.