John 13:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya lerịtara onwe ha anya na-eche nꞌime obi ha onye ọ ga-abụ.
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ-Ya nēlerita onwe-ha anya, nēnwe obi abua onye Ọ nēkwu okwu bayere ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya lerịtara onwe ha anya na-eche nʼime obi ha onye ọ na-ekwu maka ya.