John 13:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jọn, otu nꞌime ndị na-eso ụzọ ya Jisọs hụrụ nꞌanya nọ Jisọs nso.
Igbo 2006
Otù onye n'etiti ndi nēso uzọ-Ya nānọdu na nri nādabere n'obi Jisus, onye Jisus huru n'anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nʼime ndị na-eso ụzọ ya nke Jisọs hụrụ nʼanya dabere ya nso.
Recommended Reading