John 13:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Saịmọn Pita fufeere Jọn isi sị ya, “Jụọ Jisọs onye ga-arara ya nye.”
Igbo 2006
Ya mere Saimon Pita fere onye ahu isi, we si ya, Gwa ayi onye O nēkwu okwu bayere ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Saimọn Pita fufeere ya isi, ka ọ, Jụọ ya onye ọ na-ekwu maka ya.
Recommended Reading