John 13:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Judas riri achịcha ahụ, ekwensu bara nꞌime ya. Jisọs sịrị ya, “Ihe ọ bụla ị chọrọ ime mee ya ngwangwa.”
Igbo 2006
Mb͕e enyesiri ya iberibe achicha ahu, mb͕e ahu Setan batara nime onye ahu. Ya mere Jisus si ya, Ihe i nēme, me ya ọsọsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ narasịrị iberibe achịcha ahụ, ekwensu bara nʼime ya. Jisọs sịrị ya, “Ihe ọbụla ị chọrọ ime, mee ya ngwangwa.”