John 13:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Judas hapụrụ na-atụfụghị oge, pụọ nꞌabalị ahụ.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ọ narasiri iberibe achicha ahu ọ pua ngwa ngwa: ma ọ bu abali.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ natachara iberibe achịcha ahụ, ọ pụrụ na-atụfughị oge, ọchịchịrị agbaala.