John 13:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Judas hapụrụ, Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya okwu sị, “Ugbu a ka a ga-ekpughe ebube Nwa nke mmadụ. Ugbu a ka a ga-emekwa ka ebube Chineke pụta ìhè nꞌime ya.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ọ pururi, Jisus si, Ub͕u a ka enyere Nwa nke madu otuto, enye-kwa-ra Chineke otuto nime Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ pụrụ, Jisọs sịrị, “Ugbu a ka a na-enye Nwa nke Mmadụ otuto, a na-enyekwa Chineke otuto nʼime ya.