John 13:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na e mee ka ebube Chineke pụta ihe nꞌime ya, Chineke ga-akpọbatakwa ya nꞌebube nke ya onwe ya, meekwa ka ebube a pụta ìhè na mgbe na-adịghị anya.
Igbo 2006
Chineke gēnye kwa Ya otuto nime Onwe-ya, ngwa ngwa ka Ọ gēnye kwa Ya otuto.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na e nye Chineke otuto nʼime ya, Chineke ga-enyekwa Ọkpara ya otuto nʼime onwe ya, ọ ga-enyekwa ya otuto ahụ ngwangwa.