John 13:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pita sịrị, “Gịnị ga-egbochi m isoro gị ugbu a? Ejikeere m ịnwụ nꞌihi gị.”
Igbo 2006
Pita si Ya, Onye-nwe-ayi, n'ìhi gini ka m'nāpughi iso Gi ọbuná ub͕u a? m'gātọb͕ọ ndum n'ihi Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita sịrị ya, “Onyenwe anyị, gịnị mere na m apụghị isoro gị ugbu a? Aga m atọgbọ ndụ m nʼihi gị.”