John 13:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O sitere nꞌoche ọ nọkwasịrị bilie ọtọ yipụ uwe ya. O kekwasịrị akwa mmiri e ji ehicha ahụ nꞌukwu ya.
Igbo 2006
O bilie na nri-anyasi, wusa uwe-Ya, we chiri ákwà anēji hicha aru, we ke Onwe-ya n'úkwù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, o sitere nʼoche ọ nọkwasịrị bilie ọtọ, yipụ uwe nke elu ya, chiri akwa mmiri e ji ehicha ahụ kee nʼukwu ya.