John 13:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ wụnyekwara mmiri nꞌime efere, bido ịsa ndị na-eso ụzọ ya ụkwụ. O ji akwa mmiri ahụ o kere nꞌukwu ya hichaa ụkwụ ndị na-eso ụzọ ya.
Igbo 2006
Mb͕e ahu O tinye miri n'ihe anēji sa aru, we malite isa ukwu ndi nēso uzọ-Ya, na iji ákwà anēji hicha aru nke O kereri n'úkwù hicha ukwu-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ wụnyere mmiri nʼime efere ịsa aka, bido ịsa ndị na-eso ụzọ ya ụkwụ, jirikwa akwa mmiri ahụ o kere nʼukwu ya na-ehicha ụkwụ ha.