John 13:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ bịarutere ịsacha Pita ụkwụ, Pita sịrị ya, “Onyenwe m, o kwesịghị ka ị sachaa m ụkwụ.”
Igbo 2006
Ya mere Ọ biakute Saimon Pita. Ọ si Ya, Onye-nwe-ayi, Gì onwe-gi nāsa ukwum?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bịakwutere Saimọn Pita, onye sịrị ya, “Onyenwe m, ị ga-asa m ụkwụ?”