John 13:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Saịmọn Pita sịrị ya, “Ọ bụghị nanị ụkwụ m ka ị ga-asacha, kama sachaakwa aka m na isi m.”
Igbo 2006
Saimon Pita si Ya, Onye-nwe-ayi, ọ bughi nání ukwum, kama akam abua kwa na isim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Saimọn Pita sịrị ya, “Onyenwe m, ọ bụghị naanị ụkwụ m ka ị ga-asa, kama saakwa aka m na isi m.”