John 15:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mmeso ndị a nile emeela ka ihe e dere nꞌakwụkwọ nsọ mezuo. Nꞌihi na akwụkwọ nsọ kwuru sị, ‘Ha akpọọla m asị, ma emeghị m ha ihe ọjọọ ọ bụla.’
Igbo 2006
Ma nka mere, ka okwu edeworo n'iwu-ha we mezu, Ha kpọrọm asì n'efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ imezu ihe e dere nʼakwụkwọ iwu ha. ‘Ha kpọrọ m asị na-enweghị ihe m mere.’