John 15:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma unu onwe unu aghaghị ịgwakwa mmadụ nile ihe banyere m, nꞌihi na mụ na unu anọọla site na mmalite.
Igbo 2006
unu onwe-unu nāb͕a kwa àmà, n'ihi na Mu na unu nọ site na mbu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu onwe unu aghaghị ịgba ama, nʼihi na mụ na unu anọọla site na mmalite.