John 15:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Dị ka Nna m si hụ m nꞌanya otu a ka m si hụkwa unu nꞌanya. Ya mere nọgidenụ nꞌime ịhụnanya m.
Igbo 2006
Dika Nnam hurum n'anya, Mu onwem hu-kwa-ra unu n'anya: nọgidenu nime ihu-n'anyam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Dị ka Nna sị hụ m nʼanya, otu a ka m sị hụkwa unu nʼanya. Ya mere, nọgidenụ nʼime ịhụnanya m.