John 18:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, Saimọn Pita mịpụtara mma ya were ya gbupụ ntị aka nri onye a na-akpọ Malkus. Malkus a bụ ohu onyeisi nchụaja.
Igbo 2006
Ya mere Saimon Pita, ebe o ji mma-agha, ọ miputa ya, b͕ue orù onye-isi-nchu-àjà mma, bipu nti aka-nri ya. Ma aha orù ahu bu Malkọs.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere Saimọn Pita, onye ji mma agha, mịpụtara ya, gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị aka nri ya. Aha ohu ahụ bụ Malkus.