John 18:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, ha buru ụzọ duru ya jekwuru Anas ọgọ nwoke Kaịfas. Kaịfas bụ onyeisi nchụaja nꞌafọ ahụ.
Igbo 2006
we buru uzọ duru Ya jekuru Anas; n'ihi na ya bu nna nwunye Kaiafas, onye bu onye-isi-nchu-àjà arọ ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha buru ụzọ duru ya jekwuru Anas, onye bụ nna nwunye Kaịfas. Onye bụ onyeisi nchụaja nʼafọ ahụ.