John 18:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kaịfas bụkwa onye ahụ gwara ndị Juu sị, “Ọ bara uru ka otu onye nwụọ nꞌihi mmadụ nile.”
Igbo 2006
Ma Kaiafas bu onye ahu nke dururi ndi-Ju ọdú, na ọ bara urù ka otù onye nwua n'ọnọdu ndi-Ju.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kaịfas bụkwa onye ahụ dụrụ ndị ndu ndị Juu ọdụ, sị na ọ ka mma ka otu onye nwụọ nʼihi mmadụ niile.