John 18:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwagbọghọ ahụ jụrụ Pita ajụjụ sị, “Ị bụghị otu onye nꞌime ndị na-eso ụzọ Jisọs?” Ma Pita zara ya sị, “Mbaa! Abụghị m onye na-eso ụzọ ya!”
Igbo 2006
Ya mere nwa-ab͕ọghọ ahu nke nēche ọnu-uzọ si Pita, Ọ̀ gābu na gi onwe-gi bu kwa otù onye n'etiti ndi nēso uzọ Nwoke a? Pita si, Abughi m.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwaagbọghọ ahụ sịrị Pita, “Ọ bụ na ị bụghị otu nʼime ndị na-eso ụzọ nwoke a?” Pita sịrị, “Mba! Abụghị m.”