John 18:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge ahụ onyeisi nchụaja ahụ malitere ijụ Jisọs ajụjụ banyere ndị na-eso ụzọ ya, na ihe ọ na-ezi ha.
Igbo 2006
Ya mere onye-isi-nchu-àjà juru Jisus ajuju bayere ndi nēso uzọ-Ya, na ajuju bayere ozizí-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ onyeisi nchụaja ahụ jụrụ Jisọs banyere ndị na-eso ụzọ ya, na ozizi ya.