John 18:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Judas, onye gaarara ya nye matakwara ebe ahụ. Nꞌihi na Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya naanọkarị nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ma Judas, onye nārara Ya nye, mata-kwa-ra ebe ahu: n'ihi na Jisus na ndi nēso uzọ-Ya zukọrọ n'ebe ahu ọtutu oge.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Judas, onye rara ya nye matakwara ebe ahụ. Nʼihi na Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya na-anọ nʼebe ahụ ọtụtụ oge.