John 18:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Gịnị mere i ji ajụ m ụdị ajụjụ a? Jụọ ndị gere m ntị! Ha makwaara ihe nile m kwuru.”
Igbo 2006
Gini mere i nāju Mu onwem? jua ndi nuworo okwum, ihe M'gwara ha: le, ndia matara ihe nile Mu onwem kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị mere i ji ajụ m? Jụọ ndị niile gere m ntị! Ha makwaara ihe niile m kwuru.”