John 18:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu onye nꞌime ndị agha guzo nꞌakụkụ Jisọs bịaketara nso pịa Jisọs aka nꞌanya, jụọ ya sị, “Gịnị mere i ji si otu a na-asa onyeisi nchụaja ajụjụ?”
Igbo 2006
Ma mb͕e O kwusiri okwu ndia, otù onye nime ndi nēje ozi nke nēguzo nso we pia Jisus ihe, si, Ì nāza onye-isi-nchu-àjà otú a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwuru nke a, otu onye nʼime ndị na-eje ozi guzo nʼakụkụ ya, mara Jisọs ụra nʼihu, sị, “Ọ bụ otu a ka ị si aza onyeisi nchụaja ajụjụ?”