John 18:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara ya sị, “Ọ bụrụ na ọ dị ihe dị njọ m kwuru, gbagide ihe ọjọọ ahụ ama, ma ọ bụrụ na ihe m kwuru bụ eziokwu, gịnị mere i ji eti m ihe?”
Igbo 2006
Jisus zara ya, si, Ọ buru na M'kwuru nke-ọjọ, b͕ara ihe ọjọ ahu àmà: ma ọ buru nke-ọma, gini mere i nētim aka?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ya, “Ọ bụrụ na ọ dị ihe ọjọọ m kwuru, gbaa ama megide okwu ọjọọ dị otu a, ma ọ bụrụ na m kwuru eziokwu, gịnị mere i ji ama m ụra.”