John 18:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Anas nyere iwu ka e duru Jisọs nꞌagbụ jekwuru Kaịfas onyeisi nchụaja.
Igbo 2006
Ya mere Anas zigara Ya n'ab͕u jekuru Kaiafas onye-isi-nchu-àjà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Anas kere ya agbụ zigara ya Kaịfas onyeisi nchụaja.