John 18:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mgbe Saimọn Pita nọ nꞌakụkụ ọkụ ahụ na-anya ọkụ, a jụrụ ya ajụjụ nke ugbo abụọ sị, “Ị bụghị otu onye nꞌime ndị na-eso ụzọ ya?” Ma Pita gọrọ agọ sị, “Abụghị m ya.”
Igbo 2006
Ma Saimon Pita nēguzo nānya kwa ọku. Ya mere ha siri ya, Ọ̀ gābu na gi onwe-gi bu kwa otù onye nime ndi nēso uzọ-Ya? Onye ahu gọrọ, si, Abughi m.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma dịka Saimọn Pita ka guzo nʼebe ahụ na-anya ọkụ, ha sịrị ya, “Ọ bụ na ị bụghị otu onye nʼime ndị na-eso ụzọ ya?” Ma ọ gọrọ agọ sị, “Abụghị m ya.”