John 18:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ohu onyeisi nchụaja, onye ikwu nwoke ahụ Pita bipụrụ ntị, jụrụ ya sị, “Ọ̀ bụghị gị ka m hụrụ nꞌime ubi ahụ a gbara ogige, gị na Jisọs?”
Igbo 2006
Otù onye nime ndi-orù onye-isi-nchu-àjà, buri onye-ikwu nke onye ahu Pita bipuru nti-ya, si, Mù onwem ahughi gi na Ya n'ubi ahu ab͕ara ogige?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nʼime ndị ohu onyeisi nchụaja, bụ onye ikwu nwoke ahụ Pita bipụrụ ntị, sịrị, “Ọ bụ na m ahụghị gị na ya nʼime ogige ahụ?”