John 18:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha zara ya sị, “Anyị agaraghị ejide ya ma ọ bụrụ na o meghị ihe ọjọọ.”
Igbo 2006
Ha zara, si ya, Ọ buru na Onye a abughi onye nēme ihe ọjọ, ayi agaghi-ararawori Ya nye n'aka-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zara ma sị ya, “Ọ bụrụ na onye a abụghị onye arụrụala, anyị agaraghị akpọtara gị ya.”