John 18:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Pailet zara sị ha, “Durunụ ya pụọ kpee ya ikpe nꞌonwe unu dị ka iwu unu si dị.” Ma ndị Juu ahụ nile sịrị, “Enyeghị anyị ike igbu onye ọ bụla.”
Igbo 2006
Ya mere Pailat siri ha, Unu onwe-unu were Ya, kpe-kwa-nu Ya ikpé dika iwu-unu si di. Ndi-Ju siri ya, O zighi ayi ezi n'iwu ib͕u onye ọ bula:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pailet sịrị, “Durunụ ya pụọ kpee ya ikpe nʼonwe unu dị ka iwu unu si dị.” Ndị Juu sịrị ya, “Ma anyị enweghị ikike igbu onye o bụla.”