John 18:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Okwu a ndị Juu kwuru mezuru amụma Jisọs buru banyere otu ọ ga-esi nwụọ.
Igbo 2006
ka okwu Jisus we mezu, nke O kwuru, nēgosi aha ọnwu Ọ gajē inwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a mere iji mezuo okwu ahụ Jisọs kwuru banyere ụdị ọnwụ ọ gaje ịnwụ.